Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji e NKỌWA FOTO: Ebe nwanna bi n’ebe a machiri anyị ikwusa ozi ọma na-ekwusa ozi ọma, ma ọ na-akpachara anya.