Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
f NKỌWA FOTO: N’oge a na-amụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze, nwanna na-akpa aka n’ígwè mejọrọ ọtụtụ ihe. Ma, mgbe a gbasara ọmụmụ ihe, ụmụnna jara ya mma maka mbọ ọ gbara kama ilekwasị anya n’ihe ndị ahụ ọ na-emetaghị.