Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’otú anyị ga-esi na-eche echiche nke ọma ma nọrọ na nche maka ihe ndị na-eme n’ụwa. Anyị ga-elebakwa anya n’otú anyị ga-esi na-akpachara anya n’ihe ndị anyị na-eme nakwa otú anyị ga-esi eji oge anyị na-eme ihe bara uru.