Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO5: (N’elu) Otu di na nwunye na-ele akụkọ ụwa na tiivi. Mgbe a gbasara ọmụmụ ihe, ha nọ na-akọrọ ndị ọzọ ihe ha kwetasiri ike ihe ahụ ha nụrụ n’akụkọ ụwa pụtara. (N’okpuru) Otu di na nwunye na-ele akụkọ si n’aka Òtù Na-achị Isi ka ha nwee ike ịmata ihe ọhụrụ a kọwara gbasara amụma dị na Baịbụl. Ha na-enye ndị ọzọ akwụkwọ ndị ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi wepụtara anyị ji amụ Baịbụl.