Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu a ga-enyere anyị aka iji ndụ Chineke nyere anyị kpọrọkwuo ihe. Anyị ga-ahụ ihe ụfọdụ anyị ga-eme ka ihe ghara ime anyị ma ọdachi mee, nakwa ihe ndị anyị ga-eme iji belata ihe mberede. Anyị ga-ekwukwa ihe anyị ga-eme iji kwadebe maka ọrịa ndị nwere ike ịbịa na mberede.