Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ụfọdụ n’ime abụ ndị kwuru banyere mbilite n’ọnwụ n’akwụkwọ abụ bụ́ “Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ” bụ “Hụ Onwe Gị n’Ụwa Ọhụrụ” (Abụ nke 139), “Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ” (Abụ nke 144), na “Ọ Ga-akpọ Òkù” (Abụ nke 151). Leekwa vidio egwú ndị dị na jw.org isiokwu ha bụ “N’Egbughị Oge Ọ bụla,” “Alaeze Chineke Na-abịa,” na “Ka Anyị Banye na Paradaịs.”