Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị chọrọ ka ekpere anyị dịrị ka akwụkwọ ozi anyị si n’obi anyị degara ezigbo enyi anyị. Ma, ọ naghị adịrị anyị mfe mgbe niile iwepụta oge na-ekpe ekpere. O nwekwara ike isiri anyị ike ịma ihe anyị ga-ekpe n’ekpere. Anyị ga-eleba anya n’ihe abụọ a dị mkpa n’isiokwu a.