Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova na-eme ka obi sie anyị ike na ọ ga-aza ekpere anyị ma ọ bụrụ na ọ daba n’uche ya. Ọ bụrụ na nsogbu abịara anyị, obi kwesịrị isi anyị ike na Jehova ga-enyere anyị aka ịna-erubere ya isi. Ka anyị tụlee ụzọ ndị Jehova si aza ekpere anyị.