Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Alụmdi na nwunye bụ onyinye Jehova nyere ụmụ mmadụ. Ọ na-eme ka di na nwunye na-egosi na ha hụrụ ibe ha n’anya nke ukwuu. Ma, mgbe ụfọdụ, ịhụnanya ahụ nwere ike ịjụ oyi. Ọ bụrụ na ị lụọla di ma ọ bụ nwunye, isiokwu a ga-enyere gị aka ka ịhụnanya unu ghara ịnyụ ka ọkụ, obi ana-adịkwa unu ụtọ.