Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Mmadụ ịdị umeala n’obi na mmadụ ịma ebe ike ya ruru yiri. Anyị mara ebe ike anyị ruru, anyị ga na-ele onwe anyị anya otú kwesịrị ekwesị, matakwa na e nwere ihe ndị anyị na-agaghị emeli. Anyị dịrị umeala n’obi, anyị ga na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù ma na-ewere ha ka ndị ka anyị. (Fil. 2:3) Onye ma ebe ike ya ruru na-adịkarị umeala n’obi.