Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d NKỌWA FOTO: Otu nwanna nwaanyị bụ́ nwa agbọghọ si n’aka nwanna nwaanyị ọzọ katarala ahụ́ na-amụta otú e si eji ekwentị ezi ozi ọma. Nwanna nwoke katarala ahụ́ ji obi ike na-ekwusa ozi ọma n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị, si otú ahụ na-egosi na o nwere obi ike; ebe otu nwanna ma otú e si arụzi ihe ndị mebiri n’Ụlọ Nzukọ Alaeze na-azụ ndị ọzọ.