Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwere ọtụtụ nsogbu na-abịara ndị na-eto eto na-efe Jehova taa na-eme ka o siere ha ike inwe obi ike nakwa irubere Jehova isi. Ụmụ klas ha nwere ike ịna-achị ha ọchị n’ihi na ha kwetara na e nwere onye kere ihe niile. Ndị ọgbọ ha nwere ike ịna-eme ka ha chee na ha dị iberiibe n’ihi na ha na-efe Chineke, na-erubekwara ya isi. Ma, n’isiokwu a, anyị ga-ahụ na ndị na-eme ka Daniel onye amụma, jiri obi ike na-efe Jehova, na-erubekwara ya isi, ma ihe n’eziokwu.