Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere ihe atọ o nwere ike ịbụ ya mere Daniel ji were nri ndị Babịlọn ka ihe na-adịghị ọcha: (1) O nwere ike ịbụ na anụ ndị Babịlọn na-eri so n’anụ Iwu Mosis sịrị ndị Izrel erila. (Diut. 14:7, 8) (2) O nwere ike ịbụ na e gbupụghị anụ ndị ahụ ọbara. (Lev. 17:10-12) (3) Iri nri ahụ nwere ike ịpụta na onye ahụ efeela arụsị.—I nwere ike ịtụle Levitikọs 7:15 na 1 Ndị Kọrịnt 10:18, 21, 22.