Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iwu Chineke e dere na Diuterọnọmi 23:3-6 kwuru na ndị Amọn na ndị Moab agaghị eso n’ọgbakọ ụmụ Izrel. Ma, o yiri ka ihe iwu ahụ na-ekwu ọ̀ bụ na a gaghị ekwe ka ha bụrụ ụmụ amaala Izrel. Mana, ọ pụtaghị na ha agaghị ebi n’Izrel ma ọ bụkwanụ na ha na ndị Chineke agaghị emekọ ihe. Gụọ akwụkwọ bụ́ Insight on the Scriptures, Mpịakọta 1, peeji nke 95.