Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ịpị mmadụ aka n’ihe o ji bụrụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị bụ ịkwa iko. Ọ ga-emekwa ka ndị okenye hiwere ndị mere ya òtù ikpe. Ịpị mmadụ aka n’ara na nwoke na nwaanyị iji ekwentị na-ezirịta ozi rụrụ arụ ma ọ bụ na-ekwurịta ya n’ekwentị nwere ike ime ka ndị okenye hiwere ha òtù ikpe, ma e lechaa otú o si mee.