Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ka anyị na Jehova nwee ike ‘ikpezi,’ anyị kwesịrị igosi na anyị echegharịala. Otú anyị ga-esi eme ya bụ ịrịọ ya ka ọ gbaghara anyị mmehie anyị, anyị agbanweekwa àgwà anyị. Ọ bụrụ na anyị mere mmehie dị oké njọ, anyị kwesịkwara ịga ka ndị okenye nyere anyị aka.—Jems 5:14, 15.