Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Onye hụrụ ihe ọma n’anya na-eji ihe niile Jehova weere ka ihe dị mma akpọrọ ihe. Ọ na-ahụ àgwà ọma ndị ọzọ nwere, jiri ya kpọrọ ihe, na-ajakwa ha mma maka ya. Imere ndị ọzọ ihe ọma na-atọ ya ụtọ. Ọ na-emedị karịa ihe a chọrọ ka o mee.