Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Na Jọn isi 6, e kwuru okwu nwere ike ịpụta “onye” na “onye ọ bụla” mgbe a na-ekwu banyere ndị ga-adị ndụ ebighị ebi.—Jọn 6:35, 40, 47, 54, 56-58.