a Jehova gbaghaara ndị biri ndụ tupu Jizọs abịa n’ụwa kwụọ ihe mgbapụta ahụ. Ihe mere Jehova ji mee ya bụ na obi siri ya ike na Ọkpara ya ga-erubere ya isi ruo ọnwụ. N’ihi ya, n’anya Jehova, o yiri ka à kwụọla ihe mgbapụta ahụ kemgbe, tupu Jizọs anwụọ.—Rom 3:25.