a Ihe gbasara ndị ọzọ na-emetụ Pita n’obi nke ukwuu. Ọ bụ ya mere na o sighịrị ya ike ịkọwara Mak ihe ndị Jizọs mere na otú obi dị ya. O nwekwara ike ịbụ ya mere na mgbe Mak na-ede akụkọ ndụ Jizọs, o kwuru ọtụtụ ugboro gbasara otú obi dị Jizọs na ihe ndị o mere.—Mak 3:5; 7:34; 8:12.