Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a N’oge e dere Baịbụl, ọtụtụ mgbe, ọ bụ eze na-achị obodo. E nwere ike iwere ụdị obodo ahụ ka alaeze.—Jen. 14:2.