Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe mbụ e kesara akwụkwọ anyị na Dọminikan Ripọblik bụ n’afọ 1932. Ma, ọ bụ mgbe Nwanna Johnson na nwunye ya bịara n’obodo a n’afọ 1945 ka e bidoro kụziwere ndị nwere mmasị Baịbụl.