Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A na-akpọbukwa ya Dọch Ist Indis. Ndị Nedalandz bịara n’obodo a ihe dị ka narị afọ atọ tupu mgbe ahụ ma malite ịchị ya n’ihi ihe na-eme ka nri tọọ ụtọ e nwere na ya nke na-enye ezigbo ego. N’akwụkwọ a, anyị kpọwa aha ebe ndị anyị na-akọ akụkọ ha, anyị ga-akpọ ha aha a na-akpọ ha ugbu a.