Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ka oge na-aga, nna Felix na ụmụnne Felix atọ ọ tọrọ ghọrọ Ndịàmà Jehova. Nwanne Felix aha ya bụ Josephine lụrụ Nwanna André Elias. Ha abụọ gakwara Ụlọ Akwụkwọ Gilied. E bipụtara akụkọ ndụ Nwanna Nwaanyị Josephine na Teta! Bekee nke September 2009.