Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị ozi ala ọzọ jerela ozi ọtụtụ afọ aha ha bụ Peter Vanderhaegen na Len Davis akarịala afọ iri isii mgbe ahụ, n’ihi ya, e zipụghị ha. E zipụghịkwa Nwanna Nwaanyị Marian Tambunan (onye a na-akpọbu Stoove) n’ihi na ọ lụrụ onye Indoneshia. Ha atọ kwụsiri ike n’ọgbakọ, nọgidekwa na-eje ozi n’Indoneshia n’oge niile ahụ a machibidoro anyị iwu.