Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E wepụtara Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ zuru ezu n’asụsụ Indoneshian n’afọ 1999. Ndị sụgharịrị ya mụrụ anya ehihie na abalị ruo afọ asaa n’oge ahụ a machibidoro anyị iwu iji sụgharịa ya. Mgbe afọ ole na ole gachara, e wepụtara akwụkwọ Insight na Watchtower Library nke dị na siidi n’asụsụ Indoneshian. Ndị sụgharịrị ha kpara ezigbo ike n’ihi na ọ dịghị mfe.