Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ New Catholic Encyclopedia, Mbipụta nke Abụọ, Mpịakọta nke 14, peeji nke 883 ruo 884, kwuru, sị: “Mgbe ndị Juu si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, ha malitere ịna-eche na mmadụ ekwesịghị ịna-akpọ Yahweh n’ihi na ọ bụ aha dị́ nsọ. O mekwara ka a malite ịna-ede ADONAI ma ọ bụ ELOHIM n’ebe e kwesịrị ide Yahweh.”