Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Chineke gwara ndị Izrel, sị: “Unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,” ma ọ bụ “taa mkpụrụ obi unu ahụhụ,” n’Ụbọchị Mkpuchi Mmehie. (Levitikọs 16:29, 31; King James Version) E weere ya na ihe a na-ekwu gbasara ya ebe a bụ ibu ọnụ. (Aịzaya 58:3) N’ihi ya, Baịbụlụ Nsọ nke International Bible Society bipụtara sụgharịrị amaokwu ahụ otú a: “Ọ bụ . . . ụbọchị unu ga-ebu ọnụ, ya bụ, ụbọchị ịtụgharị uche na nchegharị n’ime obi unu.”