Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E dewe ihe n’usoro abịdịị, a na-eji mkpụrụ akwụkwọ mbụ e nwere n’asụsụ Hibru malite amaokwu nke mbụ ma ọ bụ amaokwu ndị bu ụzọ. A na-ejizi mkpụrụ akwụkwọ nke abụọ malite amaokwu ndị na-esonụ, derezie ha otú ahụ na-aga. Ọ ga-abụ na otú a e si dee abụ ọma a mere ka ọ dịrị ndị mmadụ mfe icheta ha.