Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị na-ahazi ihe a na-akụzi n’ụlọ akwụkwọ a bụ ndị nọ ná Ngalaba Na-ahụ Maka Ụlọ Akwụkwọ Ndị E Nwere ná Nzukọ Jehova, nke Kọmitii Izi Ihe nke Òtù Na-achị Isi na-elekọta. Ọ bụ ndị nọ ná ngalaba a na-akụzi ihe n’ụlọ akwụkwọ a. Ma, a na-akpọkwa ndị ọzọ, dị ka ndị So n’Òtù Na-achị Isi, ka ha kụzie ihe mgbe ụfọdụ.