Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Olee Otú Ihe Ndị Dị Ndụ Si Malite Ịdị?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 3. Olee otú mmadụ si dị iche n’ụmụ anụmanụ?

      Mgbe Jehova kechara ụwa, o kere ihe ndị dị ndụ dị na ya. O bu ụzọ kee ahịhịa na osisi dị iche iche na ụmụ anụmanụ. O mechakwara “kee mmadụ n’oyiyi ya.” (Gụọ Jenesis 1:27.) Olee otú mmadụ si dị iche n’ụmụ anụmanụ? Ebe ọ bụ na Chineke kere anyị n’oyiyi ya, anyị ga-emeli ka ya, dị ka ịhụ ndị ọzọ n’anya na ikpe ikpe ziri ezi. O kekwara anyị otú anyị ga-enwe ike ịna-amụta asụsụ dị iche iche, otú ịhụ ihe mara mma ga na-amasị anyị, nakwa otú egwú ga na-atọ anyị ụtọ. Anyị nwekwara ike ife Chineke, ma ụmụ anụmanụ enweghị ike ife ya.

  • Olee Otú Ihe Ndị Dị Ndụ Si Malite Ịdị?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
    • 6. Chineke kere mmadụ otú pụrụ iche

      Anyị dị iche n’ụmụ anụmanụ Jehova kere. Gụọnụ Jenesis 1:26. Unu gụchaa ya, unu eleba anya n’ajụjụ a:

      • Ebe ọ bụ na Chineke kere anyị n’oyiyi ya, olee ihe otú anyị si ahụ ndị ọzọ n’anya na otú anyị si emetere ha ebere na-akụziri anyị gbasara ụdị onye Chineke bụ?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya