Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ike nke Ekpere
    Ụlọ Nche—2000 | Mach 1
    • ELIEZA kweere n’ike nke ekpere. N’inwe okwukwe dị ịrịba ama nke yiri nke nwatakịrị, ọ rịọrọ arịrịọ obi umeala a: “Jehova, bụ́ Chineke nke onyenwe m Abraham, biko, mee ka o zute m taa, bụ́ ihe m na-achọ, meekwara onyenwe m Abraham ebere. Lee, mụ onwe m na-eguzo n’akụkụ isi iyi mmiri a; ụmụ ndị inyom nke ndị obodo a na-apụtakwa isere mmiri: ka o ruokwa, na nwa agbọghọ ahụ onye m ga-asị, Biko, zie ite gị ka m ṅụọ; onye ga-asịkwa, Ṅụọ, ọzọkwa, camel gị ka m ga-eme ka ha ṅụọ: ka ọ bụrụ nwanyị ahụ ka Ị họpụtaworo nye ohu gị, bụ́ Aịsak; ọ bụkwa n’ime nke a ka m ga-amara na I meworo onyenwe m ebere.”—Jenesis 24:12-14.

  • Ike nke Ekpere
    Ụlọ Nche—2000 | Mach 1
    • Anyị pụrụ ịmụta ihe dị ukwuu site n’ekpere Elieza. O gosipụtara okwukwe pụtara ìhè, obi umeala, na nchegbu nke achọghị ọdịmma onwe onye nanị bụ́ nke o nwere maka mkpa nke ndị ọzọ. Ekpere Elieza gosikwara nkwenye o kwenyere n’ụzọ Jehova si emeso ihe a kpọrọ mmadụ ihe. Obi abụọ adịghị ya na ọ maara banyere njikọ pụrụ iche nke Chineke na Abraham nwere nakwa nkwa O kwere na ngọzi ga-abịara ihe nile a kpọrọ mmadụ n’ọdịnihu site n’aka Abraham. (Jenesis 12:3) N’ihi ya, Elieza ji okwu ndị bụ́: “Jehova, bụ́ Chineke nke onyenwe m Abraham,” malite ekpere ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya