Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A”
    Ụlọ Nche—2014 | Ọgọst 1
    • Josef amadịghị ihe na-aga. Ọ ga-abụ na ọ tụrụ anya na ha ga-anabata ya nke ọma. Ma, ụmụnne ya jidere ya, yipụ ya uwe ọma ya ahụ n’ike ma dọrọ ya gaa n’otu olulu mmiri mmiri na-adịghị ma kwaba ya n’ime ya. Ahụ́ nwụrụ Josef. Ma mgbe o nwetere onwe ya, o jisiri ike guzoro ọtọ. Ma, o nweghị otú ọ ga-esi apụta n’olulu ahụ n’onwe ya. Naanị ihe ọ na-ahụ bụ eluigwe. Ọ na-anụzi olu ụmụnne ya obere obere. Ọ kpọsiri ha òkù ike, na-arịọ ha, ma ha gbara ya nkịtị. Ihe ha mere Josef emetụdịghị ha n’obi. Ha nọdụrụ ala n’ebe dị nso n’olulu mmiri ahụ rie ihe oriri. Mgbe Ruben pụrụ, ha kwukwara ọzọ ka ha gbuo Josef. Ma, Juda gwara ha egbula ya, kama ka ha resị ya ndị ahịa si n’ebe ahụ na-agafe. Dotan dị nso n’ụzọ ndị ahịa si aga Ijipt. Obere oge, ndị Ishmel na ndị Midian na-eme njem gafewara. Tupu Ruben alọta, ha ereela Josef nara ego ya tinye n’akpa. Ha rere ya shekel iri abụọ, ya aghọọ ohu.b—Jenesis 37:23-28; 42:21.

      Ụmụnne Josef kwabara ya n’olulu ma were uwe ya

      Josef anaghị ekwenyere ihe ọjọọ, ma ụmụnne ya kpọrọ ya asị

  • “Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A”
    Ụlọ Nche—2014 | Ọgọst 1
    • b Ihe Baịbụl kwuru n’ihe a na-enweghị oké ihe ọ bụ bụ eziokwu. Ihe e dere n’oge ahụ gosiri na ọ bụ shekel iri abụọ ka a na-erekarị ndị ohu n’Ijipt.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya