Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 14. (a) Olee otú Abigel si malite ịgba mbọ ka o mezie ihe ọjọọ ahụ Nebal mere? (b) Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’otú ahụ Nebal na Abigel si dị iche? (Gụọ ihe e dere n’ala ala.)

      14 Anyị nwere ike ịsị na Abigel amalitela ịgba mbọ ka o mezie ihe ọjọọ ahụ di ya mere. Abigel emeghị ka di ya. Kama nke ahụ, o gere nwa okorobịa ahụ bịara ịgwa ya okwu ntị. Nwa okorobịa ahụ gwara Abigel ihe mere ya na-achọghị ịgwa Nebal okwu. Ọ sịrị: “Ọ bụ onye na-abaghị n’ihe nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”c (1 Sam. 25:17) Ọ dị mwute na otú onwe Nebal si ebu ya isi mere na o nweghị onye ọ na-ege ntị. Ọtụtụ ndị taa na-emekwa okomoko ka Nebal. Ma, nwa okorobịa ahụ maara na Abigel adịghị otú ahụ. Ọ bụ ya mere o ji gaa kọsara ya nsogbu ahụ.

      Abigel emeghị ka di ya. Kama nke ahụ, o gere nwa okorobịa ahụ bịara ịgwa ya okwu ntị

  • Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • c Otú e si dee ihe ahụ nwa okorobịa ahụ kwuru n’asụsụ Hibru bụ “nwa bilial (onye na-abaghị n’ihe).” Mgbe Baịbụl ndị ọzọ na-asụgharị ahịrịokwu a, ha kwuru na Nebal bụ nwoke “na-anaghị ege onye ọ bụla ntị,” sịzie na “ọ baghị uru ịgwawa ya okwu.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya