Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Gwara Chineke Obi Ya n’Ekpere
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 15, 16. (a) Olee uru Hana ritere mgbe ọ kọọrọ Jehova obi ya ma fee ya n’ụlọikwuu? (b) Olee otú anyị nwere ike isi mee ka Hana mgbe obi jọrọ anyị njọ?

      15 Olee uru Hana ritere mgbe ọ kọọrọ Jehova obi ya ma fee ya n’ụlọikwuu ya? Baịbụl kwuru, sị: “Nwaanyị ahụ wee laa ma riwe ihe, ihu ya agbarụghịkwa agbarụ ọzọ.” (1 Sam. 1:18) Obi bịara ruo Hana ala. E nwere ike ikwu na o bunyere Nna ya nke eluigwe, bụ́ onye ka ya ike, ibu ahụ na-anyịgbu ya. (Gụọ Abụ Ọma 55:22.) Ọ̀ dị nsogbu karịrị Jehova? O nwetụbeghị nke karịrị ya, a gakwanụghị enwe.

      16 Mgbe ọ bụla ihe na-enye anyị nsogbu n’obi, ya adịkwa anyị ka anyị agaghị edili ya, ma ọ bụkwanụ mgbe obi jọrọ anyị njọ, anyị kwesịrị ime ka Hana ma jiri obi anyị niile gwa Onye Baịbụl kpọrọ “Onye na-anụ ekpere” okwu. (Ọma 65:2) Ọ bụrụ na anyị emee otú ahụ ma nwee okwukwe, “udo nke Chineke nke karịrị echiche niile” ga-eme ka obi kwụsị ịjọ anyị njọ.—Fil. 4:6, 7.

  • Ọ Gwara Chineke Obi Ya n’Ekpere
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 18 Olee mgbe Penina chọpụtara na ihe ọ na-eme anaghịzi akpasu Hana iwe? Baịbụl ekwughị. Ma okwu ahụ bụ́ na “ihu ya agbarụghịkwa agbarụ ọzọ” na-egosi na obi jụụrụ Hana malite mgbe ahụ gawa. Ma, Penina chọpụtara n’oge na-adịghị anya na ihe ọ na-eme Hana anaghịzi ewute ya. Baịbụl akpọghị Penina aha ọzọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya