Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ị̀ Na-ahụ Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ Ịlaịsha Hụrụ?
    Ụlọ Nche—2013 | Ọgọst 15
    • IHE ỊLAỊSHA HỤRỤ

      Chineke ò meere Ịlaịsha ihe ahụ ọ rịọrọ? Baịbụl kwuru, sị: “O wee ruo na, ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, lee! ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ na ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ, ha wee kewaa ha abụọ; Ịlaịja wee rịgoro n’eluigwe n’oké ifufe. N’oge ahụ, Ịlaịsha nọ na-ahụ ya.”a Ọ bụ otú a ka Jehova si meere Ịlaịsha ihe ahụ ọ rịọrọ. Ịlaịsha hụrụ mgbe a kpọpụrụ Ịlaịja. O nwetara òkè abụọ nke mmụọ Ịlaịja, mechaakwa bụrụ onye amụma nọchiri ya.—2 Eze 2:11-14.

  • Ị̀ Na-ahụ Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ Ịlaịsha Hụrụ?
    Ụlọ Nche—2013 | Ọgọst 15
    • O doro anya na o nweghị ihe ga-eme ka Ịlaịsha chefuo ihe ọ hụrụ mgbe ahụ oké ifufe bupụrụ Ịlaịja. O nweghị onye ga-ahụ ụgbọ ịnyịnya agha na ịnyịnya na-acha ọkụ ọkụ, ya aghara iju ya anya. Ma, ihe ndị a Ịlaịsha hụrụ mere ka ọ ghọta na Jehova emeerela ya ihe ọ rịọrọ. Anyị anaghị ahụ ụgbọ ịnyịnya na ịnyịnya na-acha ọkụ ọkụ ma Chineke zaa ekpere anyị. Ma, anyị nwere ike ịghọta na Chineke ka na-eji ike ya na-enweghị atụ enyere anyị aka ime uche ya. Ọ bụrụkwa na anyị ahụ otú Jehova si na-agọzi nzukọ ya nke a na-ahụ anya, ọ dị ka à ga-asị na anyị na-ahụ ụgbọ ịnyịnya ya ka ọ na-aga n’ihu n’ihu n’eluigwe.—Ezik. 10:9-13.

  • Ị̀ Na-ahụ Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ Ịlaịsha Hụrụ?
    Ụlọ Nche—2013 | Ọgọst 15
    • a Ebe a kpọgara Ịlaịja abụghị eluigwe ebe Jehova na ndị mmụọ ozi ya bi. Gụọ Ụlọ Nche September 15, 1997, peeji nke 15.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya