AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 23-24 Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ 24:34 Ònye ka m kwesịrị ịgbaghara? Gịnị ka mmadụ ịdị “njikere ịgbaghara mmehie” pụtara? (Ọma 86:5) Anya Jehova na Ọkpara ya dị n’ebe ụmụ mmadụ na-ezughị okè nọ iji hụ onye chegharịrịnụ ka ha nwee ike ịgbaghara ya.