Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mee Jehova Obi Ike Gị
    Ụlọ Nche—2003 | Septemba 1
    • 18, 19. Okwu ndị dị aṅaa ka Bible ji na-agba anyị ume ịtụkwasị Jehova obi, ma echiche ndị dị aṅaa na-ezighị ezi ka ụfọdụ na-enwe banyere nke ahụ?

      18 Okwu Chineke na-agba anyị ume, sị: “Tụkwasị Jehova obi gị nile, adaberekwala nghọta gị: n’ụzọ gị nile mara Ya, Ya onwe ya ga-emekwa ka okporo ụzọ gị nile zie ezie.” (Ilu 3:5, 6) Okwu ndị ahụ bụ okwu ndị na-enye obi ụtọ ma na-emesi obi ike. N’ezie, ọ dịghị onye ọ bụla n’eluigwe na ala e kwesịrị ịtụkwasị obi karịa Nna anyị nke eluigwe anyị hụrụ n’anya. Ka o sina dị, ọ na-adịkarị mfe ịgụ okwu ndị a dị n’Ilu agụ karịa itinye ha n’ọrụ.

  • Mee Jehova Obi Ike Gị
    Ụlọ Nche—2003 | Septemba 1
    • 22, 23. (a) N’ihi gịnị ka anyị kwesịrị iji na-atụkwasị Jehova obi mgbe nsogbu chere anyị ihu, oleekwa otú anyị pụrụ isi mee nke ahụ? (b) Gịnị ka a ga-atụle n’isiokwu na-esonụ?

      22 Otú ọ dị, Ilu 3:6 na-egosi na anyị kwesịrị ‘ịmara Jehova n’ụzọ anyị nile,’ ọ bụghị nanị mgbe anyị chere ọnọdụ ndị siri ike ihu. Ya mere, mkpebi ndị anyị na-eme ná ndụ kwa ụbọchị kwesịrị igosipụta ntụkwasị obi anyị nwere n’ebe Jehova nọ. Mgbe nsogbu bilitere, anyị ekwesịghị inwe obi nkoropụ, ịma jijiji, ma ọ bụ ịjụ nduzi Jehova banyere ụzọ kasị mma isi mee ihe. Anyị kwesịrị ile ọnwụnwa anya dị ka ohere anyị nwere iji kwado ọbụbụeze Jehova, iji nye aka gosi na Setan bụ onye ụgha, na iji zụlite nrubeisi na àgwà ndị ọzọ na-atọ Jehova ụtọ.—Ndị Hibru 5:7, 8.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya