Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Abụ nke Abụ
    Ụlọ Nche—2006 | Nọvemba 15
    • 1:2, 3—Olee ihe mere icheta ịhụnanya nwata nwoke ahụ na-azụ atụrụ ji dị ka mmanya vaịn, icheta aha ya adịkwa ka mmanụ otite? Dị nnọọ ka mmanya na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa, ịwụsa mmadụ mmanụ n’isi emeekwa ka ahụ́ jụrụ ya, icheta ịhụnanya nwata nwoke ahụ nwere n’ebe ọ nọ na aha ya gbara nwa agbọghọ ahụ ume ma kasie ya obi. (Abụ Ọma 23:5; 104:15) Ezi Ndị Kraịst, karịsịa ndị e tere mmanụ, na-enwetakwa ike mgbe ha chetara ịhụnanya Jizọs Kraịst gosiri n’ebe ha nọ.

  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Abụ nke Abụ
    Ụlọ Nche—2006 | Nọvemba 15
    • 1:2; 2:6. Ezi ngosipụta nke ịhụnanya nwere ike ikwesị ekwesị mgbe mmadụ abụọ na-achọ ịlụ onwe ha ka na-akpa akpa. Otú ọ dị, ha kwesịrị ịkpachara anya iji hụ na ihe ha na-eme bụ igosipụta ezi ịhụnanya ha nwere n’ebe ibe ha nọ ọ bụghị igosipụta agụụ mmekọahụ na-ezighị ezi, bụ́ nke nwere ike iduga ha ná mmekọahụ rụrụ arụ.—Ndị Galeshia 5:19.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya