Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Oké Ìgwè Mmadụ” ahụ Nọ Ugbu A ‘n’Ụzọ ahụ A Tụliri Atụli’ iru Nzukọ Chineke
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • Ịkụ Ubi Iden nke Ihe Atụ

      4, 5. (a) Olee mgbe n’oge anyị a, ka mgbanwe yiri nke ahụ nke ala dị otú ahụ a jụrụ ajụ weere ọnọdụ, ọ̀ bụkwa n’ihi gịnị? (b) Gịnị ka ọrụ mwughachi ihe nke ihe fọdụrụ ahụ e tere mmanụ rụpụtara? (ch) Olee otú Aịsaịa 35:​5-⁠7 si kọwaa ọnọdụ ime mmụọ ha e mere ka ọ dị ọhụrụ ọzọ?

      4 N’echiche nke ime mmụọ, ihe kwekọrọ ná mgbanwe nke a nke ala n’oge a site n’ọdịdị nke ọnọdụ Chineke jụrụ ajụ gaa n’ọnọdụ na-enye ihe àmà ya nke ihu ọma Jehova e nwekwara ọzọ malitere iwere ọnọdụ na 1919. Ndị Jehova e weghachiri n’ọnọdụ ha kpebisiri ike iji oge udo ahụ e meghepụụrụ ha mgbe ahụ mee ihe n’ụzọ zuru ezu. Saịrọs ahụ Ka Ukwuu, bụ́ Jisọs Kraịst na Nna ya, bụ́ Jehova Chineke, kenyere ihe fọdụrụ ahụ nke ndị Israel ime mmụọ ahụ e mere ka ha nwere onwe ha ọrụ dị ukwuu nke kwekọrọ ná mwughachi nke ụlọ nsọ Jehova site n’aka ihe fọdụrụ ahụ nke Israel oge ochie, bụ́ ndị e mere ka ha laghachi n’ala ha, mgbe 537 T.O.A. gasịrị. Ọrụ mwughachi ihe ndị ahụ mgbe 1919 gasịrị rụpụtara ọkụkụ nke ubi Iden nke ihe atụ.

      5 E buwo nke a n’amụma n’okwu ndị a nke Aịsaịa nke 35: “Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì, ọ bụkwa ntị nke ndị ntị chiri ka a ga-emeghe. Mgbe ahụ ka onye ngwụrọ ga-amali dị ka ele, ire onye ogbi ga-etikwa mkpu ọṅụ: n’ihi na n’ọzara ka mmiri na-agbawapụta, mmiri iyi kwa n’ala ihe na-adịghị. Mirage ga-aghọkwa ọdọ mmiri, ala mmiri na-adịghị ga-aghọkwa isi iyi jupụtara ná mmiri: n’ebe obibi nkịta ọhịa, ebe ha na-amakpu amakpu, ogige nke dịịrị amị̀ na papyrus.”​—⁠Aịsaịa 35:​5-⁠7.

  • “Oké Ìgwè Mmadụ” ahụ Nọ Ugbu A ‘n’Ụzọ ahụ A Tụliri Atụli’ iru Nzukọ Chineke
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 5 E buwo nke a n’amụma n’okwu ndị a nke Aịsaịa nke 35: “Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì, ọ bụkwa ntị nke ndị ntị chiri ka a ga-emeghe. Mgbe ahụ ka onye ngwụrọ ga-amali dị ka ele, ire onye ogbi ga-etikwa mkpu ọṅụ: n’ihi na n’ọzara ka mmiri na-agbawapụta, mmiri iyi kwa n’ala ihe na-adịghị. Mirage ga-aghọkwa ọdọ mmiri, ala mmiri na-adịghị ga-aghọkwa isi iyi jupụtara ná mmiri: n’ebe obibi nkịta ọhịa, ebe ha na-amakpu amakpu, ogige nke dịịrị amị̀ na papyrus.”​—⁠Aịsaịa 35:​5-⁠7.

  • “Oké Ìgwè Mmadụ” ahụ Nọ Ugbu A ‘n’Ụzọ ahụ A Tụliri Atụli’ iru Nzukọ Chineke
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
    • 8. Mmetụta dị aṅaa ka mgbakọ ukwu abụọ e mere na Cedar Point, Ohio, nwere ná ntị na ire ime mmụọ nke ihe fọdụrụ ahụ e weghachiri n’ọnọdụ ha?

      8 Ná mgbakọ ukwu ndị ha nwere na Cedar Point, Ohio, na 1919 na 1922, a gwara ha ihe ụfọdụ banyere ọrụ ahụ dị n’ihu. Ha bagidere ọrụ ahụ dị ha n’ihu. E meghere ntị ime mmụọ ha ịnụ ozi na-akpali akpali nke Alaeze Chineke na mkpa ọ dị ịkpọsa ya. Dị ka ele, ha maliri nnọọ ije ozi dị ka ndị na-agba àmà n’ihi Alaeze ahụ e kpeworo ekpere maka ya ruo ogologo oge. Ire ha, bụ́ nke ogbi daworo n’oge gara aga, tiri mkpu ọṅụ banyere Alaeze Mesaịa ahụ nke dị n’ike ọchịchị n’eluigwe.​—⁠Mkpughe 14:​1-⁠6.

      9. N’ikwu ya n’ụzọ ime mmụọ, olee otú o si bụrụ na mmiri gbawapụtara n’ọzara?

      9 Ee, ọ dị nnọọ ka à ga-asị na mmiri gbawapụtara n’ala ime mmụọ nke kpọworo nkụ ná mbụ ma tọgbọrọ n’efu, nke na ugbu a ihe nile na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ, na-enwe ume ọhụrụ n’ụba​—⁠dịrị njikere imepụta ihe n’ụzọ kasịnụ. Ọ bụghị ihe ijuanya na ndị Jehova e weghachiri n’ọnọdụ ha ṅụrịrị ọṅụ n’ụzọ dị ukwuu ma nwee mmetụta nke ndị nwere ume ọhụrụ dị ka ele nke na-eji ike ike arịgo n’ebe ndị dị elu! N’ezie, mmiri nke eziokwu banyere Alaeze Chineke, bụ́ nke e guzobere n’aka Jisọs Kraịst na 1914, jiri ike na-aba ụba na-asọpụta, na-arụpụta ime ka e nwee ume ọhụrụ n’ụzọ dị ukwuu.​—⁠Aịsaịa 44:​1-⁠4.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya