Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jehova Emee Ka Mmụọ nke Ndị Dị Umeala n’Obi Dị Ndụ
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ II
    • 6 Juda nọ ebe nile na-ekpere arụsị—n’okpuru nnukwu osisi, na ndagwurugwu, n’elu ugwu, n’obodo ha dị iche iche. Ma Jehova na-ahụzu ya, sitekwa n’ọnụ Aịsaịa, O kpughere ịrụ arụ ya: “N’elu ugwu dị elu, nke e mekwara ka ọ dị elu, ka i doworo ihe ndina gị: ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ị rịgooro ịchụ àjà. Ọ bụkwa n’azụ ọnụ ụzọ gị na akụkụ ọnụ ụzọ gị ka i doworo ihe ncheta gị.” (Aịsaịa 57:7-8a) Juda na-emezi ihe ndina ya nke adịghị ọcha ime mmụọ n’ebe ndị dị elu, ọ na-anọkwa n’ebe ahụ achụrụ chi dị iche iche nke ala ọzọ àjà.a Arụsị dịcha ọbụna n’azụ ọnụ ụzọ na n’akụkụ ọnụ ụzọ nke ụlọ ndị mmadụ.

  • Jehova Emee Ka Mmụọ nke Ndị Dị Umeala n’Obi Dị Ndụ
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ II
    • a Ma eleghị anya okwu bụ́ “ihe ndina” na-ezo aka n’ebe ịchụàjà ma ọ bụ n’ebe a na-anọ ekpere arụsị. Ịkpọ ya ihe ndina na-echetara mmadụ na ofufe dị otú ahụ bụ ịgba akwụna ime mmụọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya