Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jehova Emerụọ Mpako nke Taịa
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 16, 17. Gịnị ga-eme ndị bi na Taịa mgbe obodo ahụ dara? (Lee nkọwa ala ala peji.)

      16 Aịsaịa gara n’ihu n’ikpe Jehova mara Taịa, sị: “Rubiga n’etiti ala gị dị ka Naịl, gị ada Tashish; ihe ike n’úkwù adịghịkwa ọzọ. Aka Ya ka O setịworo n’elu oké osimiri, O mewo ka alaeze dị iche iche maa jijiji: Jehova enyewo iwu banyere [Finisia], ikpochapụ ebe siri ike ya nile. O wee sị, Ị gaghị aṅụrịkwa ọṅụ agha ọzọ, gị nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-emegbu, bụ́ ada [Saịdọn]: bilie, gabiga ruo Kitim; ọbụna n’ebe ahụ ọ dịghị izu ike ị ga-enwe.”—Aịsaịa 23:10-12.

  • Jehova Emerụọ Mpako nke Taịa
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • 18. N’ihi gịnị ka e ji kpọọ Taịa ‘nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke Saịdọn,’ oleekwa otú ọnọdụ ya ga-esi gbanwee?

      18 Aịsaịa kwukwara banyere Taịa dị ka ‘nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke Saịdọn,’ na-egosi na ndị mmeri si mba ọzọ emeribeghị ya mbụ ma kwakọrọ ihe ndị dị n’ime ya, ọ ka bụkwa nke a na-emeritụbeghị emeri. (Tụlee 2 Ndị Eze 19:21; Aịsaịa 47:1; Jeremaịa 46:11.) Otú ọ dị, ugbu a, a ga-ebibi ya, ụfọdụ n’ime ndị bi n’ime ya ga-agafekwa n’ógbè Finisia bụ́ Kitim dị ka ndị na-agba ọsọ ndụ. Ka o sina dị, ebe ha na-adịkwaghị ike n’ụzọ akụ̀ na ụba, ha agaghị enwe ezumike n’ebe ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya