Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rr p. 88-89
  • Amụma Atọ E Buru Gbasara Mezaya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Amụma Atọ E Buru Gbasara Mezaya
  • A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • 1. “Onye O Ruuru” (Ezikiel 21:25-27)
  • 2. “Ohu M . . . Ga Na-elekọta Ha, Na-azụkwa Ha” (Ezikiel 34:22-24)
  • 3. “Otu Eze Ga Na-achị Ha Niile” Ruo Mgbe Ebighị Ebi (Ezikiel 37:22, 24-28)
  • “M Ga-ahọpụta . . . Ohu M Ka Ọ Na-Azụ Ha”
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • 1914—Afọ Dị Ịrịba Ama n’Amụma Bible
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Olee Uru Otu Narị Afọ Jizọs Chịrịla Baara Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • Ndekọ Oge
    Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
Lee Ihe Ndị Ọzọ
A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
rr p. 88-89

IGBE 8B

Amụma Atọ E buru Gbasara Mezaya 1

Nke E Biri Ebi

1. “Onye O Ruuru” (Ezikiel 21:25-27)

OGE NDỊ JENTAỊL (607 T.O.N.K.–1914)

  1. 607 T.O.N.K.—A chụturu Zedekaya n’ọchịchị

  2. 1914—E chiri Jizọs, “onye o ruuru” ịchị n’Alaeze Mezaya, eze, ya abụrụzie Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Ọchịchị

Gaghachi n’isi nke 8, paragraf nke 12-15

2. “Ohu M . . . Ga Na-elekọta Ha, Na-azụkwa Ha” (Ezikiel 34:22-24)

OGE IKPEAZỤ (1914–A LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN)

  1. 1914—E chiri Jizọs, “onye o ruuru” ịchị n’Alaeze Mezaya, eze, ya abụrụzie Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Ọchịchị

  2. 1919—A họpụtara ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche ka ọ na-azụ atụrụ Chineke

    A chịkọtara ndị e tere mmanụ, ndị ji obi ha niile na-efe Chineke, ka ha nọrọ n’okpuru Eze bụ́ Mezaya. Oké ìgwè mmadụ mechara soro ha, ha na ha adịrị n’otu

  3. A LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN—Ngọzi ndị mmadụ ga-enweta n’ọchịchị Eze a ga-adịru ebighị ebi

Gaghachi n’isi nke 8, paragraf nke 18-22

3. “Otu Eze Ga Na-achị Ha Niile” Ruo Mgbe Ebighị Ebi (Ezikiel 37:22, 24-28)

OGE IKPEAZỤ (1914–A LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN)

  1. 1914—JE chiri Jizọs, “onye o ruuru” ịchị n’Alaeze Mezaya, eze, ya abụrụzie Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Ọchịchị

  2. 1919—A họpụtara ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche ka ọ na-azụ atụrụ Chineke

    A chịkọtara ndị e tere mmanụ, ndị ji obi ha niile na-efe Chineke, ka ha nọrọ n’okpuru Eze bụ́ Mezaya. Oké ìgwè mmadụ mechara soro ha, ha na ha adịrị n’otu

  3. LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN—Ngọzi ndị mmadụ ga-enweta n’ọchịchị Eze a ga-adịru ebighị ebi

Gaghachi n’isi nke 8, paragraf nke 23-26

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya