-
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụỤlọ Nche—2012 | Jun 15
-
-
▪ Nnukwu ihe oyiyi ahụ e ji ọla na ígwè kpụọ, nke Eze Nebukadneza hụrụ ná nrọ, anọchighị anya alaeze niile chịrị ụwa. (Dan. 2:31-45) Ọ nọchiri anya naanị alaeze ise ndị lụsoro ndị Chineke ọgụ malite n’oge Daniel ruo taa.
-
-
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụỤlọ Nche—2012 | Jun 15
-
-
a Ụrọ ahụ a gwakọtara ya na ígwè nọchiri anya ndị nọ n’ebe Briten na Amerịka na-achị. Kemgbe ọtụtụ afọ, ụrọ ahụ na-eme ka o siere ha ike ịkpa ike otú ha chọrọ.
-