Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Okwukwe Ha Lanarịrị Ule Siri Ike
    Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!
    • 12. Gịnị ka ụfọdụ ndị Kaldea boro ndị Hibru atọ ahụ ebubo ya, n’ihi gịnịkwa?

      12 Ọjụjụ ndị Hibru atọ a bụ́ ndị ọchịchị jụrụ ife onyinyo ahụ were ụfọdụ ndị Kaldea iwe. Ozugbo ahụ, ha gakwuuru eze ma “boo ndị Juu ebubo.”d Ha achọghị ịnụ ihe mere ha ji mee otú ahụ. N’ịchọ ka a taa ndị Hibru ahụ ahụhụ maka nnupụisi na ịgba ọchịchị mgba okpuru, ndị ebubo ahụ kwuru, sị: “Ndị Juu ụfọdụ dị ndị i doworo ndị isi ọrụ nke ala ahụ a na-achị achị, bụ́ Babilọn, ha bụ Shedrak na Mishak na Abednego; ndị ikom ndị a anụghị olu gị, eze: chi gị nile ka ha na-adịghị efe, ọ bụkwa onyinyo ọlaedo nke i guzobeworo ọtọ ka ha na-adịghị akpọ isiala nye.”—Daniel 3:8-12.

  • Okwukwe Ha Lanarịrị Ule Siri Ike
    Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!
    • d Okwu Aramaic a sụgharịrị ‘boo ebubo’ pụtara ‘iri iberibe’ mmadụ—ịtaja ya, dị ka a pụrụ isi kwuo ya, site n’ikwutọ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya