Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Mụtara Ime Ebere
    Ụlọ Nche—2009 | Eprel 1
    • Eze ahụ malitekwara ịtụ egwu Chineke. O biliri n’ocheeze ya, yipụ uwe eze ya, yiri nkịrịka ákwà ndị obodo ya yi, ọbụna “nọdụ ala ná ntụ.” Ya na “ndị ukwu” ya nyere iwu ka ọnụ ahụ ndị mmadụ malitere ibu n’onwe ha ghọzie iwu eze. O nyere iwu ka mmadụ niile, ọbụna anụ ụlọ, yiri ákwà iru uju.c O wedara onwe ya ala ma kweta na ndị ya bụ ndị mmehie na ndị na-eme ihe ike. O kwukwara na ya nwere olileanya na iwe Chineke ga-ajụrụ mgbe ọ hụrụ na ha echegharịala, bụ́ nke mere o ji kwuo, sị: “Chineke . . . ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi.”—Jona 3:6-9.

  • Ọ Mụtara Ime Ebere
    Ụlọ Nche—2009 | Eprel 1
    • c Ihe a e kwuru n’ebe a nwere ike iyi ihe na-emeghị eme, ma o nweela mgbe ụdị ihe ahụ mere tupu ya emee na Ninive. Onye Gris na-akọ akụkọ ihe mere eme bụ́ Herodotus kwuru na mgbe ndị Peshia na-eruru otu ọchịagha ha a ma ama nwụrụ anwụ uju, ha mere ka anụ ụlọ ha soro ha ruo uju ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya