Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ịṅụrị Ọṅụ n’Ime Chineke nke Nzọpụta Anyị
    Ụlọ Nche—2000 | Febụwarị 1
    • 14-16. Dị ka Habakuk 3:14, 15 si kwuo, gịnị ga-eme ndị Jehova nakwa ndị iro ha?

      14 N’Amagedọn, a ga-eme ka ndị na-agbalị ibibi ‘onye e tere mmanụ’ nke Jehova nọrọ n’ọgba aghara. Dị ka Habakuk 3:14, 15 si kwuo, onye amụma ahụ na-agwa Chineke, sị: “I jiwo mkpanaka ya dụpuo ndị agha ya isi: bụ́ ndị na-abịa dị ka oké ifufe ifesa m: obi ụtọ ha dị ka a ga-asị na ha gaje iripịa onye e wedara n’ala n’ebe nzuzo. Ị chịrịwo ịnyịnya Gị zọọ ije n’oké osimiri, bụ́ obo nke ọtụtụ mmiri.”

  • Ịṅụrị Ọṅụ n’Ime Chineke nke Nzọpụta Anyị
    Ụlọ Nche—2000 | Febụwarị 1
    • 16 Ma ihe karịrị nke ahụ ga-eme. Jehova ga-eji ndị agha ya bụ́ ndị mmụọ karịrị mmadụ ike mee ihe iji bibichaa ndị iro ya. N’iji “ịnyịnya” nke usuu ndị agha ya nke eluigwe mee ihe n’okpuru Jisọs Kraịst, ọ ga-aga n’ihu n’inwe mmeri gabiga ‘n’oké osimiri’ na “obo nke ọtụtụ mmiri,” ya bụ, oké ìgwè ụmụ mmadụ bụ́ ndị iro ya. (Mkpughe 19:11-21) A ga-ekpochapụ ndị ajọ omume n’ụwa mgbe ahụ. Lee ngosipụta dị ike nke ike na ikpe ziri ezi nke Chineke nke a bụ!

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya