Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị Taa?
    Ụlọ Nche—1999 | Septemba 15
    • 3, 4. (a) Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka anyị taa n’ụzọ bụ́ isi? (b) N’ihi gịnị ka anyị ji kwesị iso ijeụkwụ nile Jisọs?

      3 N’afọ ikpeazụ nke ozi Jisọs, ndị ozi ya bụ́ Pita, Jemes, na Jọn so ya gaa n’otu ugwu dị elu, ikekwe n’otu akụkụ nke elu Ugwu Heamọn. N’ebe ahụ, ha hụrụ ọhụụ amụma banyere Jisọs ka ọ nọ n’oké ebube ma nụ olu Chineke ka ọ na-ekwupụta, sị: “Onye a bụ Ọkpara m M hụrụ n’anya, Onye ihe Ya dị m ezi mma; nụrụnụ okwu Ya.” (Matiu 17:1-5) N’ụzọ bụ́ isi, nke ahụ bụ ihe Jehova na-achọ n’aka anyị—ige Ọkpara ya ntị ma gbasoo ihe nlereanya na ozizi ya. (Matiu 16:24) N’ihi ya, Pita onyeozi dere, sị: “Kraịst hụkwara ahụhụ n’ihi unu, na-ahapụrụ unu ihe ilere anya, ka unu wee soo ijeụkwụ Ya nile.”—1 Pita 2:21.

  • Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị Taa?
    Ụlọ Nche—1999 | Septemba 15
    • 5. Iwu dị aṅaa ka ndị Kraịst nọ n’okpuru ya, oleekwa mgbe iwu ahụ malitere ọrụ?

      5 Gịnị ka ige Jisọs ntị na iṅomi ya gụnyere? Ọ̀ pụtara ịnọ n’okpuru otu iwu? Pọl dere, sị: “Ọ bụghị na mụ onwe m nọ n’okpuru iwu.” Ọ nọ na-ezo aka ‘n’ọgbụgba ndụ ochie’ ahụ, bụ́ ọgbụgba ndụ Iwu ahụ e so Israel gbaa. Pọl kwetara na ya nọ “n’okpuru iwu n’ebe Kraịst nọ.” (1 Ndị Kọrint 9:20, 21; 2 Ndị Kọrint 3:14) Ná njedebe nke ọgbụgba ndụ Iwu ochie ahụ, “ọgbụgba ndụ ọhụrụ” malitere ọrụ bụ́ nke nwere “iwu Kraịst” nke iwu ji ndị ohu Jehova nile taa irubere isi.—Luk 22:20; Ndị Galetia 6:2; Ndị Hibru 8:7-13.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya