Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Akwụkwọ Dị Irè Maka Ibi Ndụ n’Oge A
    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
    • N’ụzọ dị iche, Bible na-enye ndụmọdụ kwesịrị ndabere, nke guzoziri eguzozi n’isiokwu alụmdi na nwunye. Ọ na-ekweta na ọnọdụ ụfọdụ dị oké njọ na-eme ka e nwee ohere ịgba alụkwaghịm. (Matiu 19:9) N’otu oge ahụ, ọ na-akagbu ịgba alụkwaghịm na-enweghị ezi ihe kpatara ya. (Malakaị 2:14-16) Ọ na-akagbukwa ekwesịghị ntụkwasị obi n’alụmdi na nwunye. (Ndị Hibru 13:4) Alụmdi na nwunye, ka ọ na-ekwu, gụnyere nraranye: “N’ihi nke a ka nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya, rapara n’ahụ nwunye ya: ha ewee ghọọ otu anụ ahụ.”a (Ọ bụ anyị dere okwu ahụ n’ụdị dị iche.)—Jenesis 2:24; Matiu 19:5, 6.

  • Akwụkwọ Dị Irè Maka Ibi Ndụ n’Oge A
    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
    • a Okwu Hibru bụ́ da·vaqʹ, a sụgharịrị “rapara” n’ebe a, “na-ebu echiche nke ịgagide mmadụ aka n’ụzọ ịhụnanya na n’ịnọgidesi ike n’ihe.”4 Na Grik, e jikọrọ okwu a kpọrọ “ga-arapara” na Matiu 19:5 na okwu pụtara “ịnya mgba,” “ijikọ ihe,” “ijikọsi ọnụ ike.”5

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya