Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ị̀ Maara?
    Ụlọ Nche—2011 | Ọktoba 1
    • ▪ Obere oge tupu Jizọs anwụọ, o nwere ihe o mere banyere otu ihe ọjọọ a nọ na-eme n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem. Baịbụl kwuru, sị: “Jizọs wee . . . chụpụ ndị niile na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o kpukwara tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu. O wee sị ha: ‘E dere, sị, “A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere,” ma unu na-eme ya ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe.’”—Matiu 21:12, 13.

  • Ị̀ Maara?
    Ụlọ Nche—2011 | Ọktoba 1
    • O doro anya na ihe mere Jizọs ji kwuo na ndị ahụ na-agbanwe ego na-eme ụlọ nsọ ahụ “ọgba nke ndị na-apụnara mmadụ ihe” bụ na ha na-ana ndị mmadụ nnukwu ego iji gbanweere ha ego.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya